Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 14:20 - Compare All Versions

MATIU 14:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye ọbụla riri rijuo afọ. Emesịa, ndị na-eso ụzọ Jisọs tụtụkọtara iberibe achịcha dara nʼala tụtụjuo ha nkata iri na abụọ.

MATIU 14:20 IGBOB (Bible Nso)

Ha nile we rie, afọ ju-kwa-ra ha: ha we tutukọ nke fọduru nime iberibe ahu, nkata iri na abua juru.