MATIU 14:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 14:12 IGBOB (Bible Nso)
Ndi nēso uzọ-ya we bia, būru ozu-ya, lì kwa ya; ha we je kọrọ Jisus.
Kekọrịta
MATIU 14 IGBOBMATIU 14:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya bịara buru ozu ya gaa lie. Ha gara kọọrọ Jisọs ihe mere.
Kekọrịta
MATIU 14 BIU