MATIU 13:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:6 IGBOB (Bible Nso)
ma mb͕e anyanwu wara, ha chanwua; ha we kpọnwua, n'ihi na ha enweghi nkpọrọgwu.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe anwụ mụkwasịrị ha, ha chanwụrụ, kpọnwụọ, nʼihi na mgbọrọgwụ ha emikpughị emikpu nʼime ala.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU