Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 13:58 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:58 IGBOB (Bible Nso)

Ọ lughi kwa ọtutu ọlu di ike n'ebe ahu n'ihi ekweghi-ekwe-ha.

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:58 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ọ rụghị ọtụtụ ọrụ ebube nʼebe ahụ, nʼihi na ha enweghị okwukwe nʼime ha.

Kekọrịta
MATIU 13 BIU