Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 13:57 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:57 IGBOB (Bible Nso)

Ewe me ka ha ma n'ọnyà n'aru Ya. Ma Jisus siri ha, Onye-amuma abughi onye anādighi-asọpuru, ma-ọbughi n'ala nke aka ya, na n'ulo nke aka ya.

MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:57 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Iwe were ha nʼebe ọ nọ. Ma Jisọs gwara ha okwu sị ha, “A na-asọpụrụ onye amụma nʼebe niile, ma a dịghị asọpụrụ ya nʼobodo a mụrụ ya, nakwa nʼezinaụlọ nke ya.”

MATIU 13 BIU