MATIU 13:54 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:54 IGBOB (Bible Nso)
O we bia n'ala nke aka Ya, nēzí ha ihe n'ulo-nzukọ-ha, nke mere ka ibobo nwua ha n'aru, ha we si, Òle ebe ka Nwoke a nwere amam-ihe a na ọlu ndia di ike?
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:54 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O rutere nʼobodo ya, malite izi ha ihe nʼụlọ ekpere ha, nke a jukwara ha anya. Ha jụrịtara onwe ha ajụjụ na-asị, “Ebee ka o si nweta amamihe a? Ebee ka o si nweta ike ịrụ ọrụ ebube ndị a niile?
Kekọrịta
MATIU 13 BIU