MATIU 13:53 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:53 IGBOB (Bible Nso)
O rue, mb͕e Jisus tubìri ilu ndia, O si n'ebe ahu zọlie.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:53 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs tụsịrị ilu ndị a, o si ebe ahụ pụọ.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU