MATIU 13:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:5 IGBOB (Bible Nso)
nkpuru ọzọ we da n'ebe nkume, ebe ha nēnweghi ájá ri nne: ngwa ngwa ha we púlite, n'ihi na ha enweghi ájá di omimi
Kesaa
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ụfọdụ nʼime ha dara nʼala dị nkume nkume. Ọ dịghị anya ha puputara, too, nʼihi na aja dị nʼebe ahụ emighị emi.
Kesaa
MATIU 13 BIU