MATIU 13:47 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:47 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, ala-eze elu-igwe yiri oké úb͕ú awuyere nime oké osimiri, nke kpokọta-kwa-ra ufọdu n'aha azù nile di iche iche
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:47 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọzọkwa, alaeze eluigwe dị ka ụgbụ e ji egbu azụ, nke a wụnyere nʼime osimiri, jiri ya jide azụ dị iche iche.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU