MATIU 13:46 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:46 IGBOB (Bible Nso)
ma mb͕e ọ huru otù pearl di oké ọnu-ahia, ọ je, re ihe nile o nwere, ka ha ra, we zuta ya.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:46 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hụrụ nkume a, o ree ihe niile o nwere, were ego ya gaa zụrụ nkume a dị oke ọnụahịa.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU