MATIU 13:45 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:45 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, ala-eze elu-igwe yiri onye-ahia nāchọ pearl ọma
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:45 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọzọ, alaeze eluigwe yiri nkume dị oke ọnụahịa nke onye na-azụ ahịa chọtara.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU