Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 13:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:43 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ka ndi ezi omume gēnwupu dika anyanwu n'ala-eze nke Nna-ha. Onye nwere nti, ya nu.

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ndị niile bụ ndị ezi omume ga-enwu dị ka anyanwụ nʼime alaeze Nna ha. Onye ọbụla nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.

Kekọrịta
MATIU 13 BIU