Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 13:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:42 IGBOB (Bible Nso)

ha gātubà kwa ha n'oké ọku ahu: n'ebe ahu ka ikwa-ákwá na ita-ikekere-ezé ahu gādi.

MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha ga-atụbakwa ha nʼime oke ọkụ ahụ, ebe ha ga-anọ na-akwa akwa, na-atakwa ikikere eze.

MATIU 13 BIU