MATIU 13:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:41 IGBOB (Bible Nso)
Nwa nke madu gēzipu ndi-mọ-ozi-Ya, ha gāchikọputa n'ala-eze-Ya ihe nile nēme ka ama n'ọnyà, na ndi nēme ihe nēmebi iwu
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwa nke Mmadụ ga-ezipụ ndị mmụọ ozi ya ka ha gaa site nʼalaeze ya fopụtasịa ihe niile na-eme ka e mee mmehie, na ndị niile na-eme ajọ ihe.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU