Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 13:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:40 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere dika anāchikọputa ata rechapu kwa ha n'ọku; otú a ka ọ gādi n'ọgwugwu oge a.

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Dị ka e siri fopụtasịa ahịhịa ahụ kpọọ ha ọkụ, otu a ka ọ ga-adị mgbe ụwa ga-agwụ.

Kekọrịta
MATIU 13 BIU