MATIU 13:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:36 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu Ọ rapuru ìgwè madu nile, we bà n'ulo-ha: ndi nēso uzọ-Ya we biakute Ya, si, Kọrọ ayi isi ilu ata di n'ubi ahu.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ọ hapụrụ igwe mmadụ ahụ baa nʼụlọ. Ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya sị ya, “Kọwaara anyị ihe ilu ahụ ị tụrụ pụtara, ilu banyere ahịhịa puru nʼubi a kụrụ ọka.”
Kekọrịta
MATIU 13 BIU