Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 13:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:34 IGBOB (Bible Nso)

Okwu nile ndia ka Jisus gwara ìgwè madu nile n'ilu; ma O jighi ilu Ọ dighi-agwa ha okwu ọ bula

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Oge niile ka Jisọs na-eji ilu na-agwa ndị mmadụ ndị a okwu. O nweghị oge ọbụla ọ gwara ha okwu hapụ iji ilu.

Kekọrịta
MATIU 13 BIU