Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 13:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:31 IGBOB (Bible Nso)

O were ilu ọzọ che n'iru ha, si, Ala-eze elu-igwe yiri nkpuru mustard, nke madu were, gha n'ubi-ya

MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ tụkwara ilu ọzọ sị ha, “Alaeze eluigwe dị ka mkpụrụ mọstaadị nke onye ọrụ ubi kụrụ nʼubi ya.

MATIU 13 BIU