Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 13:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:27 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-orù nna-nwe-ulo ahu we biakute ya, si ya, Onye-nwe-ayi, i ghaghi nkpuru ọma n'ubi-gi? òle ebe kwa ka o si nwe ata?

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ndị ọrụ onye nwe ubi ahụ bịara sị ya, ‘Nna anyị ukwu, ọ bụghị ezi mkpụrụ ọka ka ị kụrụ nʼubi gị? Ebeekwanụ ka ahịhịa ndị a si bịa?’

Kekọrịta
MATIU 13 BIU