MATIU 13:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:25 IGBOB (Bible Nso)
ma mb͕e madu nāraru ura, onye-iro-ya biara we gha kwa ata n'etiti ọka, we la.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼotu abalị, mgbe onye ọbụla nọ nʼụra, onye iro gara nʼubi ahụ kụọ mkpụrụ na-epu ahịhịa nʼetiti ezi mkpụrụ ọka wiiti ahụ ọ kụrụ ma laa.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU