Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 13:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 13:24 IGBOB (Bible Nso)

O were ilu ọzọ che n'iru ha, si, Ejiri ala-eze elu-igwe tuyere madu mb͕e ọ ghara nkpuru ọma n'ubi-ya

Kekọrịta
MATIU 13 IGBOB

MATIU 13:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ tụụrụ ha ilu ọzọ sị, “Alaeze eluigwe dị ka mmadụ ọbụla nke kụrụ ezi mkpụrụ nʼubi ya.

Kekọrịta
MATIU 13 BIU