MATIU 13:23
MATIU 13:23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma mkpụrụ dara nʼala ọma ahụ nọchiri anya obi mmadụ onye gere ntị nʼoziọma ahụ, ghọtakwa ya. Ọ na-amịta mkpụrụ dị narị, maọbụ iri isii, maọbụ iri atọ karịa ihe akụnyere nʼime ya.”
Kesaa
Gụọ MATIU 13