MATIU 13:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 13:1 IGBOB (Bible Nso)
N'ubọchi ahu Jisus puru n'ulo, we nọdu n'usọ oké osimiri.
Kekọrịta
MATIU 13 IGBOBMATIU 13:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu ụbọchị ahụ, Jisọs hapụrụ ụlọ ahụ gaa nʼọnụ mmiri ebe ọ nọdụrụ ala.
Kekọrịta
MATIU 13 BIU