MATIU 12:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:7 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na unu marari ihe okwu a bu, Anamachọ ebere, ọ bughi àjà, unu agaghi-ekpeb͕u ndi adighi-ata ha uta.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na unu ghọtara ihe akwụkwọ nsọ na-ekwu mgbe ọ na-asị, ‘Ana m achọ ebere, ọ bụghị aja.’ Unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU