MATIU 12:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma asim unu, na Onye di uku kari ulo Chineke nọ n'ebe a.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ana m agwa unu na onye dị ukwuu karịa ụlọnsọ ukwu nọ nʼebe a.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU