MATIU 12:46 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:46 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e Ọ nọ nāgwa ìgwè madu nile okwu, le, nne-Ya na umu-nne-Ya guzoro n'èzí, nāchọ igwa Ya okwu.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:46 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nọ na-agwa igwe mmadụ ahụ okwu, nne ya na ụmụnne ya bịara guzoro nʼezi na-eche ka ha gwa ya okwu.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU