Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 12:43 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:43 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ọ bula mọ nādighi ọcha siri n'aru madu pua, ọ nāgabiga n'ebe miri nādighi, nāchọ izu-ike, ma ọ dighi-achọta ya.

Kekọrịta
MATIU 12 IGBOB

MATIU 12:43 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Mgbe mmụọ na-adịghị ọcha si nʼime mmadụ pụọ, ọ na-agabiga nʼọzara ebe mmiri na-adịghị ịchọ ebe izuike, ma ọ naghị achọta ya.

Kekọrịta
MATIU 12 BIU