MATIU 12:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:41 IGBOB (Bible Nso)
Ndikom Nineve gēso ọb͕ọ a bilie n'ikpé ahu, ha gāma kwa ya ikpé: n'ihi na ha chèghariri na nkwusa nke Jona; ma le, Onye ka Jona nọ n'ebe a.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ikom Ninive ga-eso ọgbọ a bilie nʼụbọchị ikpe maa ya ikpe. Nʼihi na ha chegharịrị mgbe ha nụrụ nkwusa Jona. Ma lee onye karịrị Jona ukwuu nọ nʼebe a.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU