MATIU 12:39 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:39 IGBOB (Bible Nso)
Ma Ọ zara, si ha, Ajọ ọb͕ọ nke nākwa kwa iko nāchọ ihe-iriba-ama; agaghi-enye kwa ya ihe-iriba-ama ma-ọbughi ihe-iriba-ama nke Jona onye-amuma
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zara sị ha, “Ọ bụ naanị ajọ ọgbọ nke na-enweghị okwukwe ga-achọkwa ka e gosi ha ihe ịrịbama. Ma ọ dịkwaghị ihe ịrịbama ọzọ a ga-egosi unu karịa ihe ịrịbama Jona onye amụma.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU