MATIU 12:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:38 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ufọdu n'etiti ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi zara Ya, si, Onye-ozizí, ayi nāchọ ihu ihe-iriba-ama site n'aka-Gi.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ụfọdụ ndị ozizi iwu na ndị Farisii gwara Jisọs sị ya, “Onye nkuzi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịbama.”
Kekọrịta
MATIU 12 BIU