Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 12:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:37 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na agēsite n'okwu-ọnu-gi nile gu gi n'onye ezi omume, agēsite kwa n'okwu-ọnu-gi nile kpeb͕u gi.

Kekọrịta
MATIU 12 IGBOB

MATIU 12:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ọ bụ site nʼokwu ọnụ gị ka ị ga-abụ onye ikpe mara, sitekwa nʼokwu ọnụ gị ka ị ga-abụ onye ikpe na-amaghị.”

Kekọrịta
MATIU 12 BIU