MATIU 12:34 - Compare All Versions
MATIU 12:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ ajụala, olee otu unu ga-esi kwuo okwu dị mma, ebe obi unu dị njọ? Nʼihi na ihe mmadụ kwuru bụ ihe si ya nʼobi pụta.
Kesaa
MATIU 12 BIUMATIU 12:34 IGBOB (Bible Nso)
Umu nke aju-ala, ùnu gēsi aṅa pu ikwu ezi ihe, ebe unu bu ajọ madu? n'ihi na ọnu site n'ihe nke obi nwebigara ókè nēkwu okwu.
Kesaa
MATIU 12 IGBOB