MATIU 12:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:32 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, onye ọ bula nke gēkwu okwu megide Nwa nke madu, agāb͕aghara ya; ma onye ọ bula nke gēkwu megide Mọ Nsọ, agaghi-ab͕aghara ya, ọ bughi n'oge a, ọ bughi kwa n'oge nke gaje ibia.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nke ga-ekwu okwu megide Nwa nke Mmadụ, a ga-agbaghara ya, ma onye ọbụla na-ekwu megide Mmụọ Nsọ, agaghị agbaghara ya, nʼọgbọ a maọbụ nʼọgbọ nke na-abịa.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU