Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 12:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma Ọ siri ha, Ùnu agughi ihe Devid mere, mb͕e agu guru ya, na ndi soro ya

MATIU 12 IGBOB

MATIU 12:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ zara ha sị, “Ọ bụ na unu agụtaghị ihe Devid na ndị ya na ha soo mere mgbe agụụ na-agụ ha?

MATIU 12 BIU