Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 12:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:28 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na Mu onwem achupu ndi-mọ ọjọ n'ike Mọ nke Chineke, ya mere ala-eze Chineke ruru unu aru.

Kekọrịta
MATIU 12 IGBOB

MATIU 12:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ bụrụ na m na-esite nʼike Mmụọ nke Chineke na-achụpụ mmụọ ọjọọ, matakwanụ na alaeze Chineke abịala nʼetiti unu.

Kekọrịta
MATIU 12 BIU