MATIU 12:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:22 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ekutara Ya otù onye mọ ọjọ ji, bú onye kpuru ìsì nke da-kwa-ra ob͕i: O we me ka aru-ya di ike, ya mere onye-ob͕i ahu kwuru okwu hu kwa uzọ.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ha kpọtaara ya otu nwoke kpuru ìsì ma daakwa ogbi. Ọ bụkwa onye mmụọ ọjọọ na-esogbu. Ọ gwọrọ ya, mee ka nwoke ahụ hụ ụzọ, bidokwa ikwu okwu.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU