Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 12:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:20 IGBOB (Bible Nso)

Ọ gaghi-akpaji ami apiara apia, Ọ gaghi-emenyu kwa ogho-oriọna nākwu anwuru-ọku, Rue mb͕e Ọ gātupu ikpé-Ya rue na nmeri.

MATIU 12 IGBOB

MATIU 12:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ gaghị agbaji ahịhịa riidi azọpịara nʼala, maọbụ menyụọ ogho oriọna na-enwu ntakịrị ntakịrị, tutu ruo mgbe ọ ga-eme ka ikpe ziri ezi merie.

MATIU 12 BIU