MATIU 12:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:2 IGBOB (Bible Nso)
Ma ndi-Farisi, mb͕e ha huru ya, ha si Ya, Le, ndi nēso uzọ-Gi nēme ihe nēzighi ezi n'iwu ime n'ubọchi-izu-ike.
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha sịrị ya, “Lee, ndị na-eso ụzọ gị na-eme ihe na-ezighị ezi ime nʼụbọchị izuike!”
Kekọrịta
MATIU 12 BIU