MATIU 12:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 12:15 IGBOB (Bible Nso)
Ma ebe Jisus mara ya, O si n'ebe ahu wezuga Onwe-ya: ọtutu madu we so Ya; O we me ka aru di ha nile ike
Kekọrịta
MATIU 12 IGBOBMATIU 12:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ebe Jisọs maara ihe ha na-ezube ime, o sitere nʼebe ahụ pụọ. Ma ọtụtụ ndị mmadụ sooro ya. Ọ gwọkwara ha nrịa nrịa ha niile.
Kekọrịta
MATIU 12 BIU