Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 12:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 12:1 IGBOB (Bible Nso)

N'oge ahu Jisus gara n'etiti ubi ọka n'ubọchi-izu-ike; ma agu nāgu ndi nēso uzọ-Ya, ha we malite ighọ oko ọka, na ita ya.

MATIU 12:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge ahụ, Jisọs sitere nʼubi a kụrụ ọka na-agafe nʼụbọchị izuike. Ma ebe agụụ na-agụ ndị na-eso ụzọ ya, ha malitere ịghọ ogbe ọka, na ịta mkpụrụ ya.