Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 11:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 11:4 IGBOB (Bible Nso)

Jisus we za, si ha, Ganu, kọrọ Jọn ihe nile unu nānu na nke unu nāhu

Kekọrịta
MATIU 11 IGBOB

MATIU 11:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Jisọs zara ha sị, “Laghachinụ azụ gwa Jọn banyere ihe unu nụrụ na ihe anya unu hụrụ.

Kekọrịta
MATIU 11 BIU