MATIU 11:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 11:25 IGBOB (Bible Nso)
N'oge ahu Jisus zara, si, Ekelem I, Nna, Onye-nwe elu-igwe na uwa, na I zonariri ndi-amam-ihe na ndi nwere nghọta ihe ndia, I were kwa ha kpughere umu ọhu
Kekọrịta
MATIU 11 IGBOBMATIU 11:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Jisọs kwuru sị, “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m ekele gị, nʼihi na ị zonarịrị ndị ọkachamara eziokwu ahụ, ma kpughee ya nye ụmụntakịrị.
Kekọrịta
MATIU 11 BIU