MATIU 11:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 11:20 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ka Ọ malitere ita obodo ahu uta, bú nke Ọ lukariri ọlu-Ya di ike nime ha, n'ihi na ha echègharighi.
Kekọrịta
MATIU 11 IGBOBMATIU 11:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ bidoro ịbụ obodo niile ebe ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube ọnụ, nʼihi na obodo ndị a echegharịghị.
Kekọrịta
MATIU 11 BIU