MATIU 11:10 - Compare All Versions
MATIU 11:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye bụ onye ahụ e dere ihe banyere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, “ ‘Lee, aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị nʼihu gị.’
Kesaa
MATIU 11 BIUMATIU 11:10 IGBOB (Bible Nso)
Nwoke a bu onye edeworo ihe n'akwukwọ nsọ bayere ya, si, Le, Mu onwem nēziga onye-ozim n'iru Gi, Onye gēmezi uzọ-Gi n'iru Gi.
Kesaa
MATIU 11 IGBOB