Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:9 IGBOB (Bible Nso)

Unu anatala ọla-edo, ma-ọbu ọla-ọcha, ma-ọbu ọla itiye n'ihe-ọkiké-unu

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Mgbe unu na-aga, unu anatala ọlaọcha maọbụ ọlaedo, maọbụ ọla ọbụla tinye nʼime belịt unu.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU