Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:5 IGBOB (Bible Nso)

Ndikom iri na abua ahu ka Jisus zipuru, O we nye ha iwu, si, Unu ejela n'uzọ ndi mba ọzọ, unu abà-kwa-la n'obodo ndi Sameria

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ikom iri na abụọ ndị a ka Jisọs nyere ikike zipụ. Maara ha ọkwa sị ha: “Unu agala nʼebe ndị mba ọzọ, maọbụ nʼebe ndị Sameria nọ.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU