Mafee gaa na ọdịnaya

MATIU 10:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:35 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na abiaram ikewa nwoke megide nna-ya, na nwa-nwanyi megide nne-ya, na nwunye nwa megide nne di-ya

MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Abịara m ime, “ ‘Ka nwoke megide nna ya, ka nwa nwanyị megide nne ya, ka nwunye nwa megide nne di ya

MATIU 10 BIU