Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 10:34 - Compare All Versions

MATIU 10:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Unu echekwala na m bịara iweta udo nʼụwa. Abịaghị m iweta udo, kama ọ bụ iwebata mma agha.

MATIU 10:34 IGBOB (Bible Nso)

Unu echèla na abiaram itubà udó n'elu uwa: abiaghm itubà udó, kama ọ bu mma-agha.