Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 10:27 - Compare All Versions

MATIU 10:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe m na-agwa unu ugbu a na nzuzo, kọsaanụ ya mgbe chi bọrọ. Ihe m ji nwayọọ mee ka ọ baa unu na ntị, nọdụnụ nʼelu ụlọ kwusaa ya.

MATIU 10:27 IGBOB (Bible Nso)

Okwu M'nāgwa unu n'ọchichiri, kwuenu ya n'ìhè: ihe unu nānu kwa na nti, kwusanu ya n'elu ulo.