Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

MATIU 10:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 10:24 IGBOB (Bible Nso)

Onye nēso uzọ onye-ozizí adighi-aka onye-ozizí-ya, orù adighi-aka kwa onye-nwe-ya.

Kekọrịta
MATIU 10 IGBOB

MATIU 10:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nwata akwụkwọ adịghị akarị onye nkuzi ya. Ohu adịghị akarịkwa nna ya ukwu.

Kekọrịta
MATIU 10 BIU